If you are a candidate seeking WAEC Igbo Questions and Answers for 2024, you have arrived at the right place as we will break them down for you. We will go further to show you how WAEC Igbo questions are set and the best way to answer for full marks.

WAEC Igbo Questions and Answers
The West African Senior School Certificate Examination (WASSCE) is organized by WAEC in West African countries. The exam boasts millions of candidates each year due to its importance and over 15 subjects are sat for in the exams including Igbo. That being said, let’s go through the questions and answers for the subject at hand.

WAEC Igbo Questions and Answers 2024/2025

Section A: Edemede

1. (a) Dee edemede kowara ilu a: Ochu nwaokuko nwe ada, nwaokuko nwe mwemwe oso.
(b) Dee ka ndi obodo unu si emeputa gari.
(c) Dee mkparitauka di n ‘etiti Nneka na Adaeze gbasara nkwado di icheiche ha na-eme maka ncheta ubochi omumu enyi ha.
(d) Dee maka njem nlegharianya ndi klaasi 1,l gara
(e) Deere enyi gi no n ‘uloakwukwo 9Z9 Zeta ka 9 bia nonyere gi na mmemme asommpi 1:119 na 1,119 1,In1,l ga – enwe.
Section B

2. (a) Kowaa ihe bu iwu ndakorita udaume.
(b) Nye omumaatu abuo ebe e nwere ndakorita udaume na omumaatu abuo ebe e nweghi ya.

3. (a) Kowaa ihe bu Nsokwunye.
(b) Deputa ahiriokwu ise ebe e nwere nsokwonye.

4. (a) Kowaa ihe bu nkebiokwu na nkebiahiri.
(b) Deputa ahiriokwu nwere nkebiokwu:
i. kemkpoaha
ii. kembuuzo
iii. kemfinitivu.

5. Deputachaa nkejiasusu mkpuruokwu niile di n ‘ahiriokwu a:
Ha dum kwetara na nwoke ahu gbapuru n ‘ulo ya.

6. (a) Kowaa ndiiche di n’etiti njiakpoike na njiakpojuu.
(b) Nye ornurnaatu abuo maka nke obula.

7. NN’abụ ‘Ada Nwaigwe’, depụta ihe ise ọkpọabụ kwuru maka Ada Nwaigwe.

8. “Depụta ihe ise dibịa Ọkụlụọgwọọ gbara n’afa gbasara kasie.

9. Site n ‘abu ‘Oria Mminwu, ‘ deputa ndi tro ise na-agba oria mminwu mgbaokpuru na ihe abuo na-eme onye o ji.

10. Tulee abu ‘Ndu Bl,I Ekete’ site n’ileba anya n’udl abu na ndlna.

Read Also!!

Edemede Maka Etu Esi Emepụta Mmanụ Nri

Mmanụ nri bu oke ngọzi nyere ndị Igbo. Oge ndị ọchịchị ndị Isi ọcha bịara ala Igbo, ọ bụ ya bu ihe ndị mmadụ ji baa ọgaranya ma nwee Nnukwu ego. Mmadụ nri na arụ ọtụtụ ihe. E ji ya esi nri osikapa, e ji ya esi ofe, eji ya eme Polish, e ji ya eme ncha na ihe ndị ọzọ. Ọ bu eziokwu na mba ọzọ na eme mmanụ ma mmanụ ndị Igbo bu opuru iche ma burukwa ndi ọma ya.

Mmanụ nri bu na osisi akwụ ka esi enweta ya. Enwere ndi ana akpọ akwụ Ojukwu, akwụ ozukwu na akwụ ọcha. Ojukwu dị oké mkpa nyere ndị omenala ma ndị na ago arụsi. Ojukwu na-agba mmanụ nke ukwuu.
Enwere Usoro e ji emepụta mmanụ nri dị iche iche. Nke mbụ bu site na ịga na ọhịa ebe odi gbutue ya. Oge egutere ya bu akwụ, aga ewere ya laa na ụlọ ma weputa mkpụrụ ya nke na acha ọbara ọbara ma ọbu ọla edo. Mgbe nkea gachara, aga esi ya na ọkụ ganye na oyee nke ọma.

Emecha nkea, a ga ewere ya gaa na ụlọ ana azụ akwụ ma suo ya na nke ndị bekee kpọrọ Engine.
Nke ka ibe ya bu na aga ahoputa mmanụ, aki, avuvu na ihe ndị ọzọ tuputu esibe nke bu mmanụ. Ọ bu nkea ahụ esiputara ka ana akpọ mmanụ. Mgbe nkea gasịrị, a ga agbanye ya na iko ma burukwa ya gaa ahịa maka orire ya.
Enwere ụzọ ọzọ esi eme mmanụ nri. Nkea bu nke ndi Obodo Enugu na eme oge nile.

Ọ bụghị mmadụ nile nwere ego e ji aga na Engine ma ọbu ego eji akwụ ụgwọ ụgbọ ala ga ebu ngwo ngwo e ji asụ akwụ gaa na ụlọ akwụ. Ha na anọ na ụlọ ha mepụta mmanụ nri. Na ezie, ekwugo na mmanụ ha na adi mma ma na anokwa ọdụ. Odịghị ararụ ụla ma ọbu mebie ọsịsọ.

Ihe mbụ bu igbute ya bu akwụ na ọhịa ma kachasịa ya. Nke a ga enyere aka inweta mkpụrụ akwụ. Emesia nkea a, aga esi ya ka oghee nke ọma tupu agụ pụta ya na ite. Ndị obodo Enugu na egbu nnukwu olulu ebe ana azo akwụ. Ha na eburu ya bu akwụ esiri esi wunye na ime olulu ma werekwa ụkwụ abụọ zọọ ya nke ọma.

Edemede Maka Etu Esi Emepụta Mmanụ Nri – B

Nkea ga eme ka anụ, mkpụrụ aki na abụba akwụ gaa iche iche. Ha ga ewere abụba akwụ ahụ sinye na ite ma mekwaa ka ọkụ chaa ya nke ukwuu. Nkea ga-eme ka mmanụ pụta. Ha na apụta mmanụ na ime abụba akwụ ezigoro ofụma.
Mmanụ nri nwere ụzọ dị ichè ichè esi eme ya Kama, ọ dị be ndị dibara ya. Ka ọ dị.

(3)
(i)ákwá – cry
(ii) Ákwà – cloth
(iii) àkwà – bed
(iv) àkwá – egg
(v) a(-)zu(/) – back

(4a)
Na n’ oru dika Isingwa
N’ oru dika Njiko
Na n’ oru dika Nyemakangwa
Na n’ oru dika mbuuzo

(4b)
Tabulate
= Oru Na =
(i) Na dika Isingwa
(ii) Na dika Njiko
(iii) Na dika Nyemakangwa
(iv) Dika mbuuzo
= Ahiriokwu =
(i) Nara ya ego Shu
(ii) Obi na ada
(iii) Ayi na-abia taa
(iv) n’ elu Ulo ya

(5a)
Ahiriokwu by mpkuru Ole maobu Ole jekotura onu need Aha Ome, Ihe emere na Ngwa ma nwe nghota Zuru Oke.

(5b)
Ahirinha – Obi biara ma O hughi ayi
Ahuriukwa – Ha biara mgbe Mmiri na’ Expo
Ahirinju – O righi nri
– Ahirimfe – Uche bu nwa m

(7)
Kedụ ụdị ụwa anyị nọ na ya ihe a?
Ebe ịhụnanya na nlekọta anya adịghị
Nwee ya karịsịa ma nwekwaa ya oge niile
Enwena ihe niile mana nwee ihe abụọ a
Ihe niile ndị ọzọ ga-adiri gị
Ndị okenye, ụmụ okorobịa na agbọghọbia na ụmụaka
Ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị na mmadụ niile
Ọgaranya, ogbenye na ndi ọrịa
Ndị ọcha, ndị ojii na agbụrụ niile
Ịhụnanya na nlekọta bụ ihe ha niile chọrọ

(9a)
(i) amosu
(ii) ọkọnkọ

(9b)
(i) Nwaanyi anaghi ari elu ọji maobu ghọtuo ya
(ii) A naghị ezu ohi ọji
(iii) A naghị agọ ọji ebe mmadu nwuru.
(iv) Nwaanyị a naghị agọ ọji n’ala Igbo

(11a)
(i) Aka aja aja na-ebute onu mmanu mmanu
(ii) Agbisi gbaa otule, o muru ako
(iii) Isi kote ebu, o gbaa ya
(iv) Ego bu mma di nko
(v) O bu otu aka ha nwannyi ka o na-atu kwasi di ya

(11b)
Aka aja aja na-ebute onu mmanu mmanu putara Onye ruo, o rie.

DISCLAIMER! These are not real WAEC GCE Igbo questions but likely repeated questions over the years to help candidates understand the nature of their examinations. Ensure to take note of every question provided on this page.

Check out other unique articles on our blog for more detailed information and do well to share with your friends and family. Follow us on our Twitter and Facebook to stay updated with premium information.